Podcasts by IKORO - MKPARỊTA ỤKA NASỤSỤ IGBO

IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO

Ikoro is a news and public affairs program focused on issues affecting Africans, Nigerians and Ndigbo both in our homeland and in the diaspora. Our panelists will listen to and learn from each other as we inform and educate our audiences. In the spirit of "Ibe zim akọ" we will seek to inform and be informed by our audiences. We hope to inspire a paradigm shift in the way our audiences think, live, work and play.

Further podcasts by Igbo American Heritage Foundation

Podcast on the topic Sprachen lernen

All episodes

IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Onye Sị Na Ọ Bụghị Ya, ... from 2022-02-12T22:24:23

Onye Sị Na Ọ Bụghị Ya, Ọ Bụrụ Ya O Mee Gịnị? - February 5, 2022

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
A Na-Esi N'Ụlọ Mara Mma Pụa N'Ezi from 2022-01-29T21:29:24

A Na-Esi N'Ụlọ Mara Mma Pụa N'Ezi - January 29, 2022

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ahụghị Ka E Mere, Ka Anyị Mee Ka Ahụrụ from 2022-01-25T00:30:25

Ahụghị Ka E Mere, Ka Anyị Mee Ka Ahụrụ - January 22, 2022

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Onye Kwe, Chi Ya Ekwe from 2022-01-16T20:36:34

Onye Kwe, Chi Ya Ekwe - January 15, 2022

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Iru Ọma N'Arọ Ọfụ 2022 from 2022-01-09T22:39:39

Iru Ọma N'Arọ Ọfụ 2022 - January 8, 2022

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Agbara Aka Na-Azọ Ala, Onye Ji Ji Ana-Akọ from 2022-01-09T20:36:37

Agbara Aka Na-Azọ Ala, Onye Ji Ji Ana-Akọ - December 18, 2021

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ikuku Ekuela; Onye Hụrụ Ọkụkọ? - December 11, 2021 from 2021-12-18T04:12:56

Ikuku Ekuela; Onye Hụrụ Ọkụkọ? - December 11, 2021

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ajụjụ Maka Iwulite Obodo Na Mba: A Na-Achọ Ihe N'Akpa Onye Na-Achọ Achọ? from 2021-12-18T03:20:15

Ajụjụ Maka Iwulite Obodo Na Mba: A Na-Achọ Ihe N'Akpa Onye Na-Achọ Achọ? - November 27, 2021

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Njem Onye Nnọchịta Obodo USA Na Naịjirịa Agala Ka Ije Ikpo Jere from 2021-12-12T18:08

Njem Onye Nnọchịta Obodo USA Na Naịjirịa Agala Ka Ije Ikpo Jere - November 20, 2021

Ọ bụ ezi ihe mere na-agụpụla Naịjirịa na otu mba ndị na-akpagbu ma na-emegbu ụmụ mmadu n'ihi okperech...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Anyị Nọ Na Mbido N'Anambra from 2021-11-15T16:40:51

Anyị Nọ Na Mbido N'Anambra - November 13, 2021

Ihe fọdụrụ ka karịrị aKarị

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
O Rue Na Omume N'Anambra from 2021-11-13T17:27:55

O Rue Na Omume N'Anambra - November 6, 2021

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ndị Eze Na Ndị Nzuzu from 2021-11-04T21:31:52

Ndị Eze Na Ndị Nzuzu - October 30, 2021

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Enweghi Ebe Eji Azụ Aga from 2021-10-17T01:44:28

Enweghi Ebe Eji Azụ Aga - October 16, 2021

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Mmiri Na-Eri Eri from 2021-10-15T20:03:33

Mmiri Na-Eri Eri - October 9, 2021

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ama Ndị A Na-Eze from 2021-10-15T18:29:46

Ama Ndị A Na-Eze - October 2, 2021

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Olee Ebe Inye Aka Ga-Esi Bịa? II - Kedu ihe ndị Igbo chọrọ? from 2021-10-15T15:29:36

Olee Ebe Inye Aka Ga-Esi Bịa? Nke Abuo - September 25, 2021

Kedu ihe ndị Igbo chọrọ?


Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Olee Ebe Inye Aka Ga-Esi Bịa? from 2021-10-14T22:04:50

Olee Ebe Inye Aka Ga-Esi Bịa? - September 18, 2021

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Buharị Ejeela Imo; Maka Gịnị? from 2021-10-13T02:22:08

Buharị Ejeela Imo; Maka Gịnị? - September 11, 2021

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ọnwa Mba Elugokwa Ọzọ; Kedu Ihe Anyị Mepụtara? from 2021-10-13T01:09:07

Ọnwa Mba Elugokwa Ọzọ; Kedu Ihe Anyị Mepụtara? - September 4, 2021

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Nkwalite Ntọala from 2021-10-12T23:58:54

Nkwalite Ntọala - August 28, 2021

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Usoro from 2021-10-12T16:38:24

Usoro - August 14, 2021

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Dịka O Siri Metụta Omenala Igbo from 2021-10-11T22:20:59

Dịka O Siri Metụta Omenala Igbo - July 31, 2021

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Okenye Anọzikwa N'ụlọ? Ewu Nile Na-Amụ N'Ọgbụ from 2021-10-11T15:58:43

Okenye Anọzikwa N'ụlọ? Ewu Nile Na-Amụ N'Ọgbụ - Jul 17, 2021

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ihe Na-Eme N'obodo Naịjirịa Bụ Ọdachi Na Oyiri "Azụ Anụ Ụka" from 2021-10-10T18:53:19

Ihe Na-Eme N'obodo Naịjirịa Bụ Ọdachi Na Oyiri "Azụ Anụ Ụka" - July 3, 2021

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Gịnị Bụ Nsogbu Ndị Igbo? from 2021-10-10T03:35:09

Gịnị Bụ Nsogbu Ndị Igbo - June 26, 2021

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
O Ji Ọsọ Agbakwu Ọgụ ... from 2021-10-10T01:49:09

O Ji Ọsọ Agbakwu Ọgụ - June 19, 2021

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Onye Mere Nwa Na-Ebe Akwa? from 2021-10-09T20:23:34

Onye Mere Nwa Na-Ebe Akwa? - June 12, 2021

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Chi Ewere Ụtụtụ Jie Na Ala Igbo from 2021-10-09T10:03:08

Chi Ewere Ụtụtụ Jie Na Ala Igbo - June 5th, 2021

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ihe Na-Eme Igbo Nọ Igbo N'Arụ from 2021-10-09T08:46:46

Ihe Na-Eme Igbo Nọ Igbo N'Arụ - May 29, 2021

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Aja Mbene from 2021-10-09T07:05:02

Aja Mbene - May 22, 2021


Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ugbua, Gịnị Ka A Ga-Eme from 2021-05-12T01:24:19

Ugbua, Gịnị Ka A Ga-Eme? - May 8, 2021

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Agwọ Nọ N'Akịrịka from 2021-05-09T03:08:46

Agwọ Nọ N'Akịrịka - May 1, 2021


Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Naịjirịa Na-Anwụ N'akwa Ọrịa from 2021-05-02T02:43:59

Naịjirịa Na-Anwụ N'akwa Ọrịa - April 24, 2021

Ole ebe ka onye dịbịa ngwọ ọrịa nọ?

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ebube Agụ Na-Eche Agụ from 2021-05-02T01:42:51

Ebube Agụ Na-Eche Agụ  - April 17, 2021

Nchekwa Obodo N'Ala Igbo

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ọ Bụ Gịnị Na-Eme N'Ala Igbo? from 2021-04-11T00:15:22

Ọ bụ gịnị na-eme n'ala Igbo? - April 10 2021

Mgbagwoju anya na ọgbaghara na-ada n'Imo Steti

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ahụike, Ogologo Ndụ na Ọdịniru from 2021-04-09T20:47:17

Ahụike, Ogologo Ndụ na Ọdịniru - April 3, 2021

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ụka Banyere Akwukwo Obodo A Na-Akpọ NIN Na Otu O Siri Metụta Ndị Igbo from 2021-03-29T16:59:03

Ụka Banyere Akwukwo Obodo A Na-Akpọ NIN Na Otu O Siri Metụta Ndị Igbo - March 28, 2021

N'ihe gbasara akwụkwọ obodo a na-akpọ NIN (ya bụ National Identity Number), ka a chụa aja ma ikpe m...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ọ Nọ N'Ụzọ Na Ọ Nọ N'Ụlọ: Ha Bụ Nwogwugwu Na Nwanọsike Ka Ha Bụ Oru Na Igbo? from 2021-03-23T00:19:42

Ọ Nọ N'Ụzọ Na Ọ Nọ N'Ụlọ: Ha Bụ Nwogwugwu Na Nwanọsike Ka Ha Bụ Oru Na Igbo? - March 21, 2021

Gịnị kpatara na osote onye isi oche ụlọ nnọchịta anya n'ihe gbasara iwu ob...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Na Noliwud, Ụwa Ọ Bụ Ahịa Onye Zụrụ, Ọ Laa? from 2021-03-18T20:56:28

Igbo Sịrị Na Ụwa Bụ Ahịa; Onye Zụrụ, Ọ Laa - March 14, 2021

Gịnị mere ojiri dịka ndị Igbo rapụrụ kwọm ọkụkọ ji azụ ụmụ n'ihe gbasara ihe egwuru egwu na akụkọ iro nke eji...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ụkpana Okpoko Buru, Ntị Chiri Ya from 2021-03-06T23:41:30

Ụkpana Okpoko Buru, Ntị Chiri Ya - March 6, 2021

Gịnị bụ isi butere mgbochi ụgbọala ibu ngwa ahịa nri si ugbu Haụsa na-agba ụzọ ọwụwa anyanwụ na ọdịda anyanwụ na mba Nig...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Onye Tiri Nwa Na-Ebe Akwa N'Ọlụ, Steti Imo? from 2021-02-20T18:19:04

Onye Tiri Nwa Na-Ebe Akwa? - February 20, 2021

Nwa enwe, ndo. Nwa enwe, ndo. Onye tiri nwa na-ebe akwa n'Ọlụ na steti Imo?


Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ọ bụ gịnị ji nkịta ọnwụ? from 2021-02-15T19:32:15

Ọ bụ gịnị ji nkịta ọnwụ? - February 13, 2021

Asịrị na Igbo ma Haụsa na ụta? Ọ bụ gịnị mere na ihe dịka ọdị nfe bụkwazi ihe tara akpụ ma bụrụkwa ihe nrịa ahụ?

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ebee Ka Anyị Na-Eje? Ọzọ Emena III from 2021-02-14T01:16:25

Ebee Ka Anyị Na-Eje? Ọzọ Emena III - January 30, 2021

Ihe ndịa a na-akpọ ọdachi dịka nkata akpara akpa megide ndị bi obodo dị n'ụzọ ọwụwa anyanwụ Naịjirịa. Onye ka ọrụ nc...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ebee Ka Anyị Na-Eje? Ọzọ Emena II from 2021-01-30T21:26:16

Ebee Ka Anyị Na-Eje? Ọzọ Emena II - January 30, 2021

  • Mkpamkpa na ọgụ mere na Ọrlụ, Imo State
  • Iji egbe achị efi na-emebisi ihe n'ugbo onye ọlụ ubi?
  • <...

    Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ebee Ka Anyị Na-Eje? Nkata "Ọzọ Emena! 2021" - I from 2021-01-23T23:12:01

Ebee Ka Anyị Na-Eje? Nkata "Ọzọ Emena! 2021" nke mb - January 23, 2021

Ntule mpkarịta ụka otu Izu Umụnna kpọkọbara iji kpaa ụka banyere ọnọdụ igwe mmadụ...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Arụike Na Nchekwa Obodo from 2021-01-17T19:18:27

Arụike Na Nchekwa Obodo - January 16, 2021

  1. Nje ọrịa Korona na-agbasa alaka na ngalaba
  2. Ekweghi ekwe na ịrụ ụka sonyere mbusa ọrịa Korona
  3. Arụike bụ ihe dị oke mkp...

    Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Arọ Ọfụ Ọma na 2021 from 2021-01-11T00:10:18

Arọ Ọfụ Ọma na 2021 - January 9, 2021

  1. Ozi ọma Bishọp Matiu Kuka
  2. Ntọ na ntọghapụ bishọp enyemaka n'Owere na onye na-akwọrọ ya ụgbọala
  3. Ihe mmụta sitere na na ndọ...

    Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Okenye anọkwa n'Igbo, ewu ana-amụ n'ọgbụ? from 2020-12-19T17:46:11

Okenye anọkwa n'Igbo, ewu ana-amụ n'ọgbụ? - December 19, 2020

Akwụ ana-acha kwa oge n'ọdụ igu? Ihe nkea eruele ileba anya!

Akwụ ana-acha kwa oge n'ọdụ igu? Ihe nke...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Naịjirịa, olee ụzọ a ga-esi eje? (Nigeria, which way to go? Borrowing 80% of pension fund) from 2020-12-12T22:57:33

Naịjirịa, olee ụzọ a ga-esi eje? - December 12, 2020

Izuzu ibiri ego n'akpa ndị nọ ezumike nka ọlụ oyibo ọ bụ ihe ziri ezi? Gọmenti Naịjirịa juputara na ndị ọkwakarịrị ...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Atụmatụ Mmepe Obodo N'ọwụwa Anyanwụ Nigeria (Ọkammụta Obi Iwuagwụ) - Part 2 from 2020-12-05T21:11:15

Atụmatụ Mmepe Obodo N'ọwụwa Anyanwụ Nigeria (Ọkammụta Obi Iwuagwụ) - December 5, 2020

Mkparịtụka banyere mmepe na ndozi obodo IKORO na ọkammụta Obi Iwuagwụ (nkata nke abụ...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Atụmatụ Mmepe Obodo N'ọwụwa Anyanwụ Nigeria (Ọkammụta Obi Iwuagwụ) - Part I from 2020-11-28T19:25:35

Atụmatụ Mmepe Obodo N'ọwụwa Anyanwụ Nigeria (Ọkammụta Obi Iwuagwụ) - November 28, 2020

Mkparịtụka banyere mmepe na ndozi obodo IKORO na ọkammụta Obi Iwuagwụ (nkata nke mb...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Progress Report Eastern Nigeria Development Plan 1962 t0 1968 - An Introduction from 2020-11-28T00:10:51

Progress Report Eastern Nigeria Development Plan 1962 - 68 - November 21, 2020

Kedu ihe mmụta dị na akwụkwụkwọ ngosi ozi Eastern Nigeria Development Plan edere n'oge Mich...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Mbido ụria (akwa) na ahịa ahụ (Enugu Free Trade Zone Development) from 2020-11-15T19:29:56

Mbido ụria (akwa) na ahịa ahụ (Enugu Free Trade Zone Development) - November 14, 2020

Ka IKORO na-akwado itule ihe banyere ndozi na mmepe obodo dịka emere ma depụtakwa ya...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Gịnị na-aga n'Obigbo, Oyigbo LGA, Rivers State, Nigeria from 2020-11-08T20:17:51

Gịnị na-aga n'Obigbo Oyigbo LGA(Oyigbo-Obigbo Masacre of October 21 2020) - November 7 2020

Agwọ egburu na #ENDSARS, mkpirikpi ole ka ọ dị?

Gịnị bụ ihe nñomi, mmas...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Agwa Ndị Uwe Ojii Ọgbanwela Dịba Mma na Naịjirịa (Protest in Nigeria) from 2020-11-01T00:12:23

Agwa Ndị Uwe Ojii Ọgbanwela Dịba Mma na Naịjirịa (Protest in Nigeria) - October 31, 2020

Ọ bụ nanị ndị owe ojii bụ nsogbu Naịjirịa nwere? Ee-e, nsogbu ka nkụ. Nsogbu dị n...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ngagharị Iwe na Naịjirịa (Protest in Nigeria) from 2020-10-25T17:29:57

Ngagharị Iwe na Naịjirịa (Protest in Nigeria) - October 24, 2020

Gịnị butere iwe na ngagharị so ya na Naịjirịa? Kedu ihe ndị na-nachị obodo, ndị na-eme iwu, na ndị na-anọ...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Naịjirịa Ọbụ Nke Onye? from 2020-10-17T18:51:24

Naịjirịa Ọbụ Nke Onye? - IKORO Oct 26 2020

N'ihe metụtara ọlaedo n'ugwu Awụsa na n'obodo Zamfara, Naịjirịa na-eme ya bụ akụ si na ihe a na-egwuputa n'ime ala ka ọ ga-asị ...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Nkwuputa Ahịara - Ụkpụrụ Nke Mgbanwe Anyị (Principles of Our Revolution) from 2020-10-10T20:27:08

Nkwuputa Ahịara - Ụkpụrụ Nke Mgbanwe Anyị (Principles of Our Revolution) - October 10, 2020

Gịnị bụ "mgbanwe" nke achọrọ? Kedu ụkpụrụ a ga-eji wee nwee mgbanwe ahụ? O dor...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Nkwuputa Ahịara - Mkparịtụka Ụka IKORO na Ọka Mmụta Chima Korieh - October 3 2020 from 2020-10-04T20:05:30

Nkwuputa Ahịara - Mkparịtụka Ụka IKORO na Ọka Mmụta Chima Korieh (nke abọụ)

Kedu ka Ahịara siri lebanye anya na mmepe akụ na ụba nke ọra mmadụ? Omenanị, ọdịbendị, mmụta,...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Nkwuputa Ahịara - Ọka mmụta Chima Korieh from 2020-09-26T21:34:16

Nkwuputa Ahịara - Ọka mmụta Chima Korieh - August 26 2020

Gịnị ka ị ghọtara maka nkwuputa Ahịara? Kedu ka e nwere ike iji ya bụ akwụkwụkwọ nkwuputa na mmụta na n'ihe agụm...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ọnọdụ Mba Naịjirịa N'Ọdịniru Ọdị Añaa? (What Will Be Nigeria's Future Status?) from 2020-09-19T21:29:38

Ọnọdụ Mba Naịjirịa N'Ọdịniru Ọdị Añaa? (What Will Be Nigeria's Future Status?) = August 19 2020

N'izu a ka a sịrị na onye bubu onye isi ala Naịjirịa n'oge gara aga bụ Olu...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ezi Dị Na Naịjirịa Mana Ụkwụ Agaghị ya (Opportunity Abounds In Nigeria Without Means) from 2020-09-18T12:23:55

Nkata Ikoro na Prof Chieka Ifemesia - Ezi Dị Na Naịjirịa Mana Ụkwụ Agaghị ya (Opportunity Abounds In Nigeria Without Means) Sept 12 2020

Kedu ihe okwu a pụtara na ezi ad...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Nkwuputa Ahịara - Prof Chieka Ifemesia Discussion II - Kedu ihe Ndigbo kwesiri ime? from 2020-09-06T19:25:39

Nkwuputa Ahịara - Prof Chieka Ifemesia - Discussion II - Sept 5 2020

Kedu ihe Ndigbo kwesiri ime? 

Prof Chieka Ifemesia Chieka Ifemesia is an educator par exc...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Nkwuputa Ahịara - Prof Chieka Ifemesia - Kedu ihe bụ ihe nkwuputa Ahịara a? from 2020-09-06T17:27:31

Nkwuputa Ahịara - Prof Chieka Ifemesia (A co-chair of the National Guidance Committee Speaks) Sept 5 2020

Gịnị bụ Nkwuputa Ahịara? Kedu ihe ndị na-agụ ya taa kwesiri ighọ...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Nkwuputa Ahịara - Josh Arinze Gịnị Ka Anyị Kwesịrị Ime? (Discussing Foreign Policy & Diplomacy with Josh Arinze) from 2020-08-29T19:03:10

Nkwuputa Ahịara - Josh Arinze Gịnị Ka Anyị Kwesịrị Ime? (Discussing Foreign Policy & Diplomacy with Josh Arinze) - August 29 2020

Gịnị bụ Nkwuputa Ahịara? Kedu ihe nd...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Nkwuputa Ahịara - Josh Arinze Gịnị Ka Anyị Kwesịrị Ime? (Discussing Nexts Steps with Josh Arinze) from 2020-08-27T23:42:46

Nkwuputa Ahịara - Josh Arinze Gịnị Ka Anyị Kwesịrị Ime? (Discussing Nexts Steps with Josh Arinze) August 21 2020

Gịnị bụ Nkwuputa Ahịara? Kedu ihe ndị na-agụ ya taa kwesi...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ahịara Declaration - Nwogharị Na Mgbanwe Nke Onwe (Personal Revolution) from 2020-08-15T18:03:31

Ahịara Declaration - Nwogharị Na Mgbanwe Nke Onwe (Personal Revolution) August 15 2020

Onye ọbụla ghọtalụ na ihe agaghị agbanwe ma agaba n'iru n'aka anyị ji aga, kedu ka ...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Nkwuputa Ahịara - Chieke Ihejirika Gịnị Ka Anyị Kwesire Ime (Discussion Nexts Steps with Chieke Nwakanma) from 2020-08-15T07:50:56

Nkwuputa Ahịara - Chieke Ihejirika Gịnị Ka Anyị Kwesr Ime (Discussion Nexts Steps with Chieke Nwakanma) August 8 2020

Gịnị bụ Nkwuputa...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Nkwuputa Ahịara - Wepu Aka N'Ihe Ọjọọ (Shaking Off Nigerianism) from 2020-08-15T03:44:58

Nkwuputa Ahịara - Wepu Aka N'Ihe Ọjọọ (Shaking Off Nigerianism) August 1 2020

Nkwuputa Ahịara lụtụrụ aka na otu n'ihe ndị butere ọgbaghara bụ ajọ ndụ, mpụ, ntụ na aghụghọ...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Nkwuputa Ahịara - Obi Nwakanma Gịnị Ka Anyị Kwesire Ime (Discussion Nexts Steps with Obi Nwakanma) from 2020-08-14T22:44:31

Nkwuputa Ahịara - Obi Nwakanma Gịnị Ka Anyị Kwesr Ime (Discussion Nexts Steps with Obi Nwakanma) July 25 2020

Gịnị bụ Nkwuputa Ahịara?...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Nkwuputa Ahịara - Oke Ọchịchọ, Ntụ Na Agụghọ na Alụ (In-Country Corruption) from 2020-08-13T22:32:14

Nkwuputa Ahịara - Oke Ọchịchọ, Ntụ Na Agụghọ na Alụ (In-Country Corruption) July 4 2020

N'ịza ajụjụ "Olee ihe a ga-eme banyere mpaghara ọwụwa anyanwụ Naịjirịa?', Nkwuputa...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Nkwuputa Ahịara - Ụkpụrụ Mgbanwe Anyị Na-Achọ (Principles Of Our Revolution) from 2020-08-13T20:55:11

Nkwuputa Ahịara - Ụkpụrụ Mgbanwe Anyị Na-Achọ (Principles Of Our Revolution) July 11 2020

N'ịza ajụjụ "Olee ihe a ga-eme banyere mpaghara ọwụwa anyanwụ Naịjirịa?', Nkwupu...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Nkwuputa Ahịara - Ọrịa Metụtara Agụmakwụkwọ (Devastation of Training & Educational System) from 2020-08-12T23:03:30

Nkwuputa Ahịara - Ọrịa Metụtara Agụmakwụkwọ (Devastation of Training & Educational Systems) July 18 2020

N'ịza ajụjụ "Olee ihe a ga-eme banyere mpaghara ọwụwa anyanwụ...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Nkwuputa Ahịara - Nghọgbu Na Ndagbu Si N'Ezi (Extra Africa Exploitation) from 2020-08-12T21:18:09

Nkwuputa Ahịara - Nghọgbu Na Ndagbu Si N'Ezi (Extra Africa Exploitation) June 27 2020

N'ịza ajụjụ "Olee ihe a ga-eme banyere mpaghara ọwụwa anyanwụ Naịjirịa?', Nkwuputa A...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Nkwuputa Ahịara - Akụkọ Nkogheri (The Myth About the Black Man) from 2020-08-12T03:29:46

Nkwuputa Ahịara - Akụkọ Nkogheri (The Myth About the Black Man) June 20 2020

N'ịza ajụjụ "Olee ihe a ga-eme banyere mpaghara ọwụwa anyanwụ Naịjirịa?', Nkwuputa Ahịara gos...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Gịnị bụ Nkwuputa Ahịara (Ahiara Declaration - An Introduction) from 2020-08-11T21:18:53

Gịnị bụ Nkwuputa Ahịara (Ahiara Declaration - An Introduction) June 13 2020

N'ịza ajụjụ "Olee ihe a ga-eme banyere mpaghara ọwụwa anyanwụ Naịjirịa?', Ikoro ga-ele anya n'...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Mmegbu Adịrọ Mma (Injustice Is Evil) from 2020-08-11T14:37:54

Mmegbu Adịrọ Mma (Injustice Is Evil) June 6 2020

Emee nwata ka emere ibe ya, obi adị ya mma. Mmegbu na-ebute ọdachi. Mmegbu, ọdachi na ngharị iwe bidoro na mba Yunaited S...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ncheta Mmalite Nzukọ OAU (AU formerly OAU 58th Year Anniversary) from 2020-08-11T00:05:06

Ncheta Mmalite Nzukọ OAU (AU formerly OAU 58th Anniversary) May 30 2020

Ọgbakọ Afrịka n'Uju (OAU) nwere nzụkọ nke mbu ha ka ọnwa Me mere ụbọchị nke iri abụọ na ise n'arọ ...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ndị Almajiri Ana Awagharị (Sneaky Almajiris) from 2020-08-10T22:41:16

Ndị Almajiri Ana Awagharị (Sneaky Almajiris) May 16 2020

Ọ bụ gịnị na-eme? Ndị ana akpọ "almajiri" si ugwu-haụsa na Naijirịa na-awagharị n'oge a amachiri njem gafee obodo dị iche iche mak...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Nchekwa Obodo Metụtara Arụ Ike (Healthcare is National Security) from 2020-08-10T19:53:40

Nchekwa Obodo Metụtara Arụ Ike (Healthcare is National Security) May 9 2020

Nje ọrịa korona dịzịka ọnya nwadiana ma mgbochi ka mkpa karịa ọgwụgwọ. Nke ka njọ bụ na ọ dịka...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ọ bụghịzị Ọchụ Nwa Ọkụkọ Nwe Ada? (Are we living a new normal?) from 2020-08-09T19:12:11

Ọ bụghịzị Ọchụ Nwa Ọkụkọ Nwe Ada? (Are we living a new normal?) -  Apr 18 2020

Ndị na-achị ala Naịjirịa mara iwu onye ọbụla nọdụ n'ime ụlọ ya rue mgbe nje ọrịa koron...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Maka Igbochi Nje Ọrịa Korona (Novel Coronavirus Prevention) from 2020-07-29T21:58:43

Maka Igbochi Nje Ọrịa Korona (Novel Coronavirus Prevention) - Apr 4 2020

Agha amara ọkwa ya anaghi eri ngwọrọ. Mberede ka eji ama dike ma ọ bụ mberede nyịrị dike. Ọ dịka ...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Gịnị Ka Ikoro Na-Ekwu? (Why Sound Ikoro Gong?) from 2020-07-29T20:03:59

Gịnị Ka Ikoro Na-Ekwu? (Why Sound Ikoro Gong?) - Feb 29 2020

Onye nụ ya kọrọ ibe ya. Onye sị na onwere ka ihe dị, o kwuo ihe ọ dị ka ya.

Ikoro is a conversation an...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Asịrị, Nzuzu Na Ajọ Omume (Stupidity and Wickedness Amidst A Pandemic) from 2020-07-29T18:30:24

Asịrị, Nzuzu Na Ajọ Omume (Stupidity and Wickedness Amidst A Pandemic) - Mar 28 2020

Onye gọrọ ọgọ na be ngwere anaghị agha gbata gbata na ọgọ ya dalụ elu. Ngwere nile mm...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Gbanarị Ọrịa! Zere Ọdachi!! (Avoid the Castastrophy that is Coronavirus) from 2020-07-29T17:47:14

Gbanarị Ọrịa! Zere Ọdachi!! (Avoid the Castastrophy that is Coronavirus) - Mar 21 2020

Ọ bụ ezie na-azọta ndu, edebere ọnwụ mana mpempe ndụ ka mpempe ọnwụ mma. Nkwụcha ab...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ọ Bụ Agbata Ekee Ka Ọ Bụ Ebite Ekee? (Is The Loot Earned or Leased?) from 2020-07-29T17:06:41

Ọ Bụ Agbata Ekee Ka Ọ Bụ Ebite Ekee? (Is The Loot Earned or Leased?) - Mar 14 2020

Asịrị na onye ara na-agba egwu na mmụọ na-etiri ya udu nọ n'ajọ ọhịa. Asịkwa na onye ar...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Nchekwa Obodo Na Mba Ọwụwa Anyanwu (Community Safety In Eastern Nigeria) from 2020-07-29T16:21:54

Nchekwa Obodo Na Mba Ọwụwa Anyanwu (Community Safety In Eastern Nigeria) - Mar 7 2020

Onye a na-ekwu nwere ihe ọ na-eme. Ụjọ, egwu na mkpampka na-eme ebe nile mere mba n...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Mmemme na Omenala (Ritualism and Well Celebration) from 2020-07-28T23:48:21

Nchekwa Obodo: Mmemme na Omenala (Ritualism and Well Celebration) - Feb 28 2020

Ọ bụ ka azaba ọkpa akụ eri eri ma ọgaranya bụ omume omume. Onye erighi na ndụ, ọ ga eri ...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ụzọ ọdị mma n'Imo? (Are the roads good in Imo State?) from 2020-07-28T23:16:44

Ụzọ ọdị mma n'Imo? (Are the roads good in Imo State?) - Feb 1 2020
Ụzọ dị mma, a gaa ya ugboro ugboro ma otu abụghị n'ezi! 
Following the Supreme Court decision on ...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Ị Sịrị Na Agha Ebigo - (Did you say the war ended?) from 2020-07-28T23:16:22

Ị Sịrị Na Agha Ebigo - Jan 25 2020
Ị malụ na-asịrị na ara naa, na ịkụ anya gbam aghaghị. Ọ bụrụ okwu bụrụ ilu. Eee, 

A lot of the conspicuous on-the-ground Niger...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Nchekwa Obodo (National Security) from 2020-07-28T23:15:35

Nchekwa Obodo (National Security) - Feb 15 2020

Mmiri dọrọ n'eju dọrọ nwa nkịta. O doro gị anya na nchekwa obodo metụtara ihe gbasara arụ ike dika igbochi ọrịa dika nje ọ...

Listen
IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
Gbachie ụzọ, wezụga igodo ma ama erika (Current USA immigration policy towards Africa) from 2020-07-28T23:15:12

Atụmatụ bụ ka agbachie ụzọ, wezụga igodo ma asị na ama erika (Current USA immigration policy towards Africa) - Feb 28, 2020

Emee nwata ka emere ibe ya, obi adị ya mma. Ụ...

Listen