Naịjirịa, olee ụzọ a ga-esi eje? (Nigeria, which way to go? Borrowing 80% of pension fund) - a podcast by Igbo American Heritage Foundation

from 2020-12-12T22:57:33

:: ::

Naịjirịa, olee ụzọ a ga-esi eje? - December 12, 2020


Izuzu ibiri ego n'akpa ndị nọ ezumike nka ọlụ oyibo ọ bụ ihe ziri ezi? Gọmenti Naịjirịa juputara na ndị ọkwakarịrị ndị nwe ozu, ndị amụta agbakarịa. Rue taa, ndị gọmenti na-eme ndị nọ ezumike nka akeje, izuzu ọhụ nke a, ọ dị gị ka ọ ga-adị iche?



Further episodes of IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO

Further podcasts by Igbo American Heritage Foundation

Website of Igbo American Heritage Foundation